Posts

Showing posts from January, 2025

Ndị nọ n’ime Kraịst na ndị na-enweghị Kraịst

  Nd ị n ọ n ’ ime Kra ị st na nd ị na-enwegh ị Kra ị st   J ọ n 14:2-3 N'ulo Nnam ọ tutu ebe-obibi di: ọ buru na ọ bughi ot ú a, M'g ā gwawori unu. M na-aga ị kwadebere (paralempsomai) ebe maka g ị . Ma ọ buru na agam doziere unu ebe, m'g ā bia ọ z ọ , nabata unu nye Onwem; ka unu we n ọ kwa n'ebe Mu onwem n ọ . Ị kwado ebe obibi na-egosi ọ nw ụ na mbilite n' ọ nw ụ nke Jiz ọ s n'obe. Iwu ụ l ọ n ’ alaeze Chineke na-egosi ọ n ụ n ọ nke ala-eze Chineke n ’ ime obi nke nd ị ns ọ . "M ga-ab ị a ọ z ọ ." Kra ị st ah ụ e kp ọ litere n ’ ọ nw ụ na-aba n ’ ime obi nd ị -ns ọ . Nke a b ụ ọ b ị b ị a nke ab ụọ nke nd ị n ọ na Kra ị st. Paralempsomai ( παραλ ή μψομαι ) b ụ okwu ngwak ọ ta nke para (n'ak ụ k ụ ) na lempsomai (nata). Isi 14, Amaokwu 19 “ N ’ oge na-ad ị gh ị anya, ma ụ wa ah ụ gh ị m ọ z ọ ; ma unu onwe-unu n ā hum: n'ihi na Mu onwem n ā di ndu, unu g ā di kwa ndu. . . “ Ụ wa ad ị gh ị ah ụ kwa m ọ z ọ ” p...