Elu-igwe nke Atọ na Ogwu Setan
Elu-igwe nke At ọ na Ogwu Setan 2 Nd ị K ọ rint 12:1-4 “ Ma aghagh ị m ị nya isi, ọ b ụ ezie na ọ bagh ị uru ikwu banyere ọ h ụụ na mkpughe sitere n ’ aka Onyenwe any ị : amaara m otu nwoke n ’ ime Kra ị st nke af ọ iri na an ọ gara aga — ma ọ ̀ b ụ n ’ an ụ ah ụ ́ ma ọ b ụ n ’ ah ụ ́ m na-amagh ị , Chineke maara — ebuliri elu ruo n ’ eluigwe nke at ọ . iwu akwadoghi ka madu kwue. P ọ l nwetara eluigwe nke at ọ , b ụ ́ nke ọ kp ọ r ọ parada ị s. O nwere ah ụ mah ụ omimi nke a na-ap ụ gh ị ị k ọ wa n'okwu. 2 Nd ị K ọ rint 12:7-9 “ Na ka m wee ghara ị d ị mpako site n ’ ị ba ụ ba nke mkpughe (apokalypseon), e nyere m ogwu (skollos the sarchi) n ’ an ụ ah ụ (sarchi), onye ozi Setan ka ọ k ụ rie m. Ugboro at ọ ka m r ịọ r ọ Jehova ka o wep ụ r ụ m ya. Ma ọ s ị r ị m, ‘ Amara m ezuworo g ị , n ’ ihi na e mewo ka ike m zuo ok è n ’ ad ị gh ị ike. ’ Ya mere, m ga-eji obi ụ t ọ na-anya isi kar ị a ad ị gh ị ike m, ka ike Kra ị st wee d ị ...