Posts

Showing posts from April, 2025

Jizọs Na-eje ije n'elu Mmiri

 Jizọs Na-eje ije n'elu Mmiri Jọn 6:14-21 Mgbe ndị ikom ahụ hụrụ ihe ịrịba ama Jizọs mere, ha sịrị, "Onye a n'ezie onye amụma ahụ nke na-abịa n'ụwa." Ya mere Jisus, ebe ọ matara na ha gaje ibia chiri Ya n'ike ime Ya eze, ọ wezugara kwa ọzọ n'ugwu nání Ya. Ma mb͕e o ruru anyasi, ndi nēso uzọ-Ya ridara n'ọdọ-miri, ba n'ub͕ọ, gabiga ọdọ-miri ahu rue Kapanaum. Ugbu a ọchịchịrị gbara, ma Jizọs abịakwutebeghị ha. Ifufe siri ike bilie, ebili-miri na-ebili kwa. Mgbe ha kwọchara ụgbọ mmiri ihe dị ka maịl iri na abụọ, ha hụrụ Jizọs ka ọ na-eje ije n’elu ọdọ mmiri na-abịarute ụgbọ mmiri ahụ. Ha tụrụ egwu. Ma Ọ siri ha, Ọ bu Mu onwem; unu atula egwu. Ya mere ha ji obi-utọ kuru Ya ba n'ub͕ọ: ngwa ngwa ub͕ọ ahu we rute ala ahu ebe ha nāga. Ndi nēso uzọ-Ya ridara n'ọdọ-miri, ba n'ub͕ọ, we gabiga ọdọ-miri ahu rue Kapanaum. Ọchịchịrị agbaworị, ma Jizọs abịakwutebeghị ha. Oké ifufe nọ na-efe, ebili mmiri na-ebilikwa.” Ọchịchịrị ahụ na-egosi na ndị na-eso...